Kuku Afo Atumatu
Ntinti Ndeputa Nke
Kuku Afo Atumatu
Kuku afo ntule maobu atumatu oru n'uwa na ihe ndi ozo di nime ya. Ndi cheputara atumatua by maghadum nke ndi otu uwa nile nwe na ijiko ada nke Smithsonian Institution, Nzuko nke di n'iru n'ime Obodo nona etiti Consull maka UNU. Afo ato omumu ntulle nke nari abua ndi nwere iru na ndi oka nmuta si ogu abua na iri obodo. Ego akpa sina EPA, UNDP, na UNESCO, nona obodo ukwu nona etiti. Ihe esi bido omumu ihe a bu, inye ada imezi omumu ihe nke obia n'iru, nakwa imezi idi n'iru n'uwa nile maka obia n'iru, gosikwa ya sina mgbasa akuko dicheiche maka ntule ndi na-chi-achi, ozuzu buru iby, nmuta, na inweta ozi amamihe di na ya. Ihie omumua nwere ike imejuputa ihe ebe n'obi deputa ya ma obughi maka nani ihe omumu otu oge maka obia n'iru.
Ihie nmuta kuky afo gaeziputa by: (1) Oga amata ihie ka nkpa n'ime ihie di cheiche n'ihie ndia nile; (2) Ihie eji ezipu ozi na ozi ruru ebe obula maka ndi iru na ndi oka nmuta; (3) Ozi afo kwa-afo maka odi n'iru (Nke a bidoro ichikota ihe ndi ozo cheputara na oru atumata oru, ntu ala nke si n'ozi afo garaga) (4) Otu esi enweta ozi, afo kwa afo maka odi n'iru; (5) Ozuzu dimkpa maka odi n'iru na ihe nchoputa ndi ozo.
Ndi nzido ozi by mgbako ndi obodo ukwu nona etiti, na maghadum otu uwa nile nwe, atumata oru nke otu uwa dum by UN, ndi na-achi-achi, ulo oru buru ibu, otu ndi n'abughi ndi ochi-chi, na otutu ndi madu, maka ako na uche nke ndi atumatu oru. Site na-uzo esi ezipu ozi, na ihe nke a, nakwa uzo omenalla, ihe omuma ga-eziputa ihe maranma na otu uzo diche-iche esi ako akuko iji kwanye, aga agba ndi atumatu ume itinye uchu na ozuzu na otu ozo esi amata ihe.
N'afo 1992 ka omumu ntule' nke mbu bidoro site na ego akpa U.S, EPA iji mata na jiko ndi iru na nde oka nmuta na akuku uwa. Ihe nmuta nke abua bidoro n'afo 1993/94 maka akwukwo dimkpa nke UNDP. Nke ato 1994/95 nke ndi UNU/WIDER na UNESCO bidoro site n'obodo Ukwu non etiti consulu/UNU, na oge ugbua, ano acho ego ebe obula maka oru ntule a. Ulo oru Ford na-aruputa moto na monsanto bu ndi mby tunyere utu maka oru, gova-menti ndi Rossia amapita atumatu ego ntela, ya na maui bu ulo oru ebe ana aruputa computa, maka oru atumatu a.
Maka imanyekwuo ihe banyere oru ntule a, dare offici na akwukwo na uzo di otua.
(1) Hom pagi http://www.millennium-project.org
(2)ijepu ozi ebe atumatu njikota dina
jglenn@igc.apc.org. Akwukwo eji maka oru ntule meptua bu: Frontiers
maka ihe omumu no n'iru. Akwukwo nkpa n'aka bu tools na method nke ibe
isi siris nke abua volum: Africa n'afo 2025.